2 Ihe E Mere 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehoram gbara afọ iri atọ na abụọ mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ asatọ+ na Jeruselem.