Jenesis 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ sịrị nwaanyị ahụ: “M ga-eme ka ihe mgbu nke afọ ime gị+ mụbaa nke ukwuu; ime ga-eme gị mgbe ị ga-amụ ụmụ,+ ị ga na-enwe agụụ maka di gị, ọ ga-achịkwa gị.”+
16 Ọ sịrị nwaanyị ahụ: “M ga-eme ka ihe mgbu nke afọ ime gị+ mụbaa nke ukwuu; ime ga-eme gị mgbe ị ga-amụ ụmụ,+ ị ga na-enwe agụụ maka di gị, ọ ga-achịkwa gị.”+