Ilu 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ dịghị ihe ọjọọ ga-adakwasị onye ezi omume,+ ma, ọ bụ ndị ajọ omume ka ọdachi ga-ezu ahụ́.+