2 Ndị Tesalonaịka 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, ụmụnna anyị, guzosienụ ike,+ jidesiekwanụ aka ike n’omenala+ ndị a kụziiri unu, ma ọ̀ bụ site n’ozi ọnụ ma ọ̀ bụ site n’akwụkwọ ozi anyị.
15 Ya mere, ụmụnna anyị, guzosienụ ike,+ jidesiekwanụ aka ike n’omenala+ ndị a kụziiri unu, ma ọ̀ bụ site n’ozi ọnụ ma ọ̀ bụ site n’akwụkwọ ozi anyị.