Jenesis 46:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ ndị ikom Simiọn+ bụ Jemuel na Jemin na Ohad na Jekin+ na Zoha na Sheọl+ bụ́ onye nwaanyị Kenan mụrụ. Ọpụpụ 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ ndị ikom Simiọn bụ Jemuel na Jemin na Ohad na Jekin na Zoha nakwa Sheọl nke nwaanyị Kenan mụrụ.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ebo Simiọn.+
10 Ụmụ ndị ikom Simiọn+ bụ Jemuel na Jemin na Ohad na Jekin+ na Zoha na Sheọl+ bụ́ onye nwaanyị Kenan mụrụ.
15 Ụmụ ndị ikom Simiọn bụ Jemuel na Jemin na Ohad na Jekin na Zoha nakwa Sheọl nke nwaanyị Kenan mụrụ.+ Ndị a bụ ezinụlọ nke ebo Simiọn.+