Jenesis 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Kush bụ Siba+ na Havila na Sabta na Reama+ na Sabteka. Ụmụ Reama abụrụ Shiba na Didan.+