Joshụa 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 tinyere ógbè niile ndị dị gburugburu obodo ndị a ruo Belat-bia,+ Rema+ nke ndịda. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa ebo ụmụ Simiọn n’ezinụlọ n’ezinụlọ.
8 tinyere ógbè niile ndị dị gburugburu obodo ndị a ruo Belat-bia,+ Rema+ nke ndịda. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa ebo ụmụ Simiọn n’ezinụlọ n’ezinụlọ.