2 Ndị Eze 18:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ ya meriri ndị Filistia+ ruo Geza,+ meriekwa ókèala ya niile, malite n’ụlọ nche+ nke ndị nche ruo n’obodo e wusiri ike.
8 Ọ bụ ya meriri ndị Filistia+ ruo Geza,+ meriekwa ókèala ya niile, malite n’ụlọ nche+ nke ndị nche ruo n’obodo e wusiri ike.