Ọpụpụ 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee sị Mozis: “Dee ihe a n’akwụkwọ+ ka ọ bụrụ ihe ncheta, kwuokwa ya ná ntị Jọshụa, ‘M ga-ehichapụ ihe niile a pụrụ iji na-echeta Amalek n’okpuru eluigwe.’”+ 1 Samuel 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E mesịa, Sọl gburu ndị Amalek+ malite na Havila+ ruo na Shọọ+ nke dị n’ihu Ijipt. 2 Samuel 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ya bụ, site na Siria na Moab+ nakwa site n’aka ụmụ Amọn na ndị Filistia+ na Amalek,+ na ihe a kwatara n’aka Hadadiza nwa Rihọb eze Zoba.+
14 Jehova wee sị Mozis: “Dee ihe a n’akwụkwọ+ ka ọ bụrụ ihe ncheta, kwuokwa ya ná ntị Jọshụa, ‘M ga-ehichapụ ihe niile a pụrụ iji na-echeta Amalek n’okpuru eluigwe.’”+
12 ya bụ, site na Siria na Moab+ nakwa site n’aka ụmụ Amọn na ndị Filistia+ na Amalek,+ na ihe a kwatara n’aka Hadadiza nwa Rihọb eze Zoba.+