Jenesis 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kush wee mụọ Nimrọd.+ Ọ bụ ya bụ onye mbụ ghọrọ dike n’ụwa. Maịka 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha ga-ejikwa mma agha zụọ ala Asiria dị ka atụrụ,+ zụọkwa ala Nimrọd+ n’ebe niile e si abanye ya. Ọ ga-anapụtakwa anyị n’aka onye Asiria ahụ,+ mgbe ọ batara n’ala anyị, mgbe ọ zọkwara ụkwụ n’ókèala anyị.
6 Ha ga-ejikwa mma agha zụọ ala Asiria dị ka atụrụ,+ zụọkwa ala Nimrọd+ n’ebe niile e si abanye ya. Ọ ga-anapụtakwa anyị n’aka onye Asiria ahụ,+ mgbe ọ batara n’ala anyị, mgbe ọ zọkwara ụkwụ n’ókèala anyị.