Jenesis 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ dinta dị ike nke na-emegide Jehova. Ọ bụ ya mere e ji ekwu, sị: “Dị nnọọ ka Nimrọd bụ́ dinta dị ike nke na-emegide Jehova.”+
9 Ọ bụ dinta dị ike nke na-emegide Jehova. Ọ bụ ya mere e ji ekwu, sị: “Dị nnọọ ka Nimrọd bụ́ dinta dị ike nke na-emegide Jehova.”+