Ọnụ Ọgụgụ 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Livaị,+ n’aha n’aha: Geshọn na Kohat na Meraraị.+ 1 Ihe E Mere 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụ Livaị+ bụ Geshọm, Kohat na Meraraị.