Ọpụpụ 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụmụ ndị ikom Kohat bụ Amram na Izha na Hibrọn na Ọziel.+ Kohat dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na atọ. Ọnụ Ọgụgụ 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ndị bụ́ ezinụlọ Kohat bụ ezinụlọ ụmụ Amram na ezinụlọ ụmụ Izha na ezinụlọ ụmụ Hibrọn na ezinụlọ ụmụ Ọziel. Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ụmụ Kohat.+
18 Ụmụ ndị ikom Kohat bụ Amram na Izha na Hibrọn na Ọziel.+ Kohat dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na atọ.
27 Ndị bụ́ ezinụlọ Kohat bụ ezinụlọ ụmụ Amram na ezinụlọ ụmụ Izha na ezinụlọ ụmụ Hibrọn na ezinụlọ ụmụ Ọziel. Ọ bụ ezinụlọ ndị a bụ ezinụlọ ụmụ Kohat.+