Ọnụ Ọgụgụ 3:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọ bụ Elieza+ nwa Erọn onye nchụàjà bụ onyeisi nke ndị isi niile nke ụmụ Livaị, bụ́ onye na-elekọta ndị na-arụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ. Diuterọnọmi 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ụmụ Izrel wee si Bierọt Bene-jeekan+ kwalie gawa Mosira. N’ebe ahụ ka Erọn nwụrụ, e wee lie ya n’ebe ahụ;+ Elieza nwa ya nwoke wee malite ije ozi n’ọnọdụ ya dị ka onye nchụàjà.+
32 Ọ bụ Elieza+ nwa Erọn onye nchụàjà bụ onyeisi nke ndị isi niile nke ụmụ Livaị, bụ́ onye na-elekọta ndị na-arụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ ahụ.
6 “Ụmụ Izrel wee si Bierọt Bene-jeekan+ kwalie gawa Mosira. N’ebe ahụ ka Erọn nwụrụ, e wee lie ya n’ebe ahụ;+ Elieza nwa ya nwoke wee malite ije ozi n’ọnọdụ ya dị ka onye nchụàjà.+