2 Ihe E Mere 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe Azaraya onyeisi nchụàjà na ndị nchụàjà niile ahụ tụgharịrị lee ya anya, lee, e tiri ya ekpenta n’egedege ihu!+ Ha wee kpọrọ ya pụọ n’ebe ahụ ọsọ ọsọ, ya onwe ya mekwara ngwa ngwa ka ọ pụọ, n’ihi na Jehova etiwo ya ihe otiti.+
20 Mgbe Azaraya onyeisi nchụàjà na ndị nchụàjà niile ahụ tụgharịrị lee ya anya, lee, e tiri ya ekpenta n’egedege ihu!+ Ha wee kpọrọ ya pụọ n’ebe ahụ ọsọ ọsọ, ya onwe ya mekwara ngwa ngwa ka ọ pụọ, n’ihi na Jehova etiwo ya ihe otiti.+