1 Samuel 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Aha ọkpara ya bụ Joel,+ aha nwa ya nwoke nke abụọ bụ Abaịja;+ ha nọ na Bia-shiba na-ekpe ikpe.