1 Samuel 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo mgbe otu afọ gwụchara na Hana tụụrụ ime wee mụọ nwa nwoke ma gụọ ya+ Samuel, n’ihi na ọ sịrị, “ọ bụ n’aka Jehova ka m rịọtara+ ya.” 1 Samuel 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo na ozugbo Samuel mere agadi, ọ họpụtara+ ụmụ ya ndị ikom ka ha bụrụ ndị ikpe Izrel.
20 O wee ruo mgbe otu afọ gwụchara na Hana tụụrụ ime wee mụọ nwa nwoke ma gụọ ya+ Samuel, n’ihi na ọ sịrị, “ọ bụ n’aka Jehova ka m rịọtara+ ya.”