1 Samuel 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wee bilie n’isi ụtụtụ, daakwa n’ala n’ihu Jehova, e mesịa, ha lara ma bata n’ụlọ ha na Rema.+ Elkena na nwunye ya bụ́ Hana wee nwee mmekọahụ,+ Jehova wee malite icheta ya.+
19 Ha wee bilie n’isi ụtụtụ, daakwa n’ala n’ihu Jehova, e mesịa, ha lara ma bata n’ụlọ ha na Rema.+ Elkena na nwunye ya bụ́ Hana wee nwee mmekọahụ,+ Jehova wee malite icheta ya.+