1 Samuel 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 E nwere otu nwoke onye Ramateyim-zofim+ n’ógbè Ifrem nke bụ́ ugwu ugwu,+ aha ya bụ Elkena,+ nwa Jeroham, nwa Elaịhu, nwa Tohu, nwa Zọf,+ onye Ifrem. 1 Ihe E Mere 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ụmụ Elkena bụ Zofaị+ nwa ya na Nehat nwa ya,
1 E nwere otu nwoke onye Ramateyim-zofim+ n’ógbè Ifrem nke bụ́ ugwu ugwu,+ aha ya bụ Elkena,+ nwa Jeroham, nwa Elaịhu, nwa Tohu, nwa Zọf,+ onye Ifrem.