Ọpụpụ 29:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Nke a bụ ihe ị ga-achụ n’àjà n’ebe ịchụàjà ahụ: ụmụ ebule ndị gbara otu afọ otu afọ, abụọ kwa ụbọchị, mgbe niile.+ Levitikọs 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị Erọn: “Kpụtara onwe gị otu nwa ehi maka àjà mmehie+ nakwa otu ebule maka àjà nsure ọkụ,+ ndị ahụ́ dị mma, chee ha n’ihu Jehova.+
38 “Nke a bụ ihe ị ga-achụ n’àjà n’ebe ịchụàjà ahụ: ụmụ ebule ndị gbara otu afọ otu afọ, abụọ kwa ụbọchị, mgbe niile.+
2 O wee sị Erọn: “Kpụtara onwe gị otu nwa ehi maka àjà mmehie+ nakwa otu ebule maka àjà nsure ọkụ,+ ndị ahụ́ dị mma, chee ha n’ihu Jehova.+