Joshụa 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 nakwa Eyin+ na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Jọta+ na ala ịta ahịhịa ya, Bet-shimesh+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo itoolu site n’ebo abụọ a. 1 Ihe E Mere 4:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Obodo nta ha bụkwa Itam na Eyin na Rimọn na Token na Eshan,+ obodo ise.
16 nakwa Eyin+ na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Jọta+ na ala ịta ahịhịa ya, Bet-shimesh+ na ala ịta ahịhịa ya; obodo itoolu site n’ebo abụọ a.