Joshụa 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 na Kifa-amọnaị na Ọfnaị na Giba;+ obodo iri na abụọ na ógbè ha niile. Joshụa 21:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E sikwa n’ebo Benjamin nye ha Gibiọn+ na ala ịta ahịhịa ya, na Giba+ na ala ịta ahịhịa ya,