Joshụa 21:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 E sikwa n’ebo Naftalaị+ nye ha obodo mgbaba+ maka onye gburu mmadụ,+ ya bụ, Kidesh+ nke dị na Galili, na ala ịta ahịhịa ya, na Hamọt-dọọ+ na ala ịta ahịhịa ya, na Katan na ala ịta ahịhịa ya; obodo atọ.
32 E sikwa n’ebo Naftalaị+ nye ha obodo mgbaba+ maka onye gburu mmadụ,+ ya bụ, Kidesh+ nke dị na Galili, na ala ịta ahịhịa ya, na Hamọt-dọọ+ na ala ịta ahịhịa ya, na Katan na ala ịta ahịhịa ya; obodo atọ.