Joshụa 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nza nke abụọ+ wee daara Simiọn, maka ebo ụmụ Simiọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ihe nketa ha wee dịrị n’etiti ihe nketa ụmụ Juda.+
19 Nza nke abụọ+ wee daara Simiọn, maka ebo ụmụ Simiọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ihe nketa ha wee dịrị n’etiti ihe nketa ụmụ Juda.+