9 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ dị ka usoro ọmụmụ ha si dị,+ bụ́ ndị isi nke ụlọ ndị nna nna ha, ndị dimkpa bụ́ dike, dị puku mmadụ iri abụọ na narị abụọ.
40 Ọ bụ ndị a niile bụ ụmụ Asha, ndị isi+ nke ụlọ ndị nna nna ha, ndị dimkpa bụ́ dike,+ ndị a họrọ ahọ, ndị isi nke ndị isi niile; e debara aha ha n’akwụkwọ ndị agha na-aga agha dị ka usoro ọmụmụ ha si dị.+ Ha dị puku mmadụ iri abụọ na puku isii.+