2 Samuel 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Shama+ onye Herọd, Elaịka onye Herọd, 1 Ihe E Mere 27:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onyeisi nke ise, nke nwe ọnwa nke ise, bụ Shamhọt+ onye si n’agbụrụ Izra, e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.
8 Onyeisi nke ise, nke nwe ọnwa nke ise, bụ Shamhọt+ onye si n’agbụrụ Izra, e nwekwara puku mmadụ iri abụọ na puku anọ n’ìgwè ya.