1 Ihe E Mere 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid wee kpọkọta Izrel dum na Jeruselem+ iji bugote igbe+ Jehova n’ebe ọ ga na-adị, bụ́ ebe ọ kwadebeere ya.
3 Devid wee kpọkọta Izrel dum na Jeruselem+ iji bugote igbe+ Jehova n’ebe ọ ga na-adị, bụ́ ebe ọ kwadebeere ya.