2 Samuel 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee hapụ arụsị+ ha niile n’ebe ahụ, Devid na ndị ikom ya wee buru ha pụọ.+