Jenesis 36:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Oholibema wee mụọ Jiọsh na Jelam na Kora.+ Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Isọ bụ́ ndị a mụụrụ ya n’ala Kenan. Jenesis 36:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị a wee bụrụ ụmụ ndị ikom Oholibema nwunye Isọ, bụ́ nwa Ena na nwa nwa Zibiọn, n’ihi na ọ mụụrụ Isọ Jiọsh na Jelam na Kora.+
5 Oholibema wee mụọ Jiọsh na Jelam na Kora.+ Ọ bụ ndị a bụ ụmụ ndị ikom Isọ bụ́ ndị a mụụrụ ya n’ala Kenan.
14 Ndị a wee bụrụ ụmụ ndị ikom Oholibema nwunye Isọ, bụ́ nwa Ena na nwa nwa Zibiọn, n’ihi na ọ mụụrụ Isọ Jiọsh na Jelam na Kora.+