Ọpụpụ 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụmụ ndị ikom Kohat bụ Amram na Izha na Hibrọn na Ọziel.+ Kohat dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na atọ. 1 Ihe E Mere 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụmụ Kohat+ bụ Amram+ na Izha na Hibrọn na Ọziel.+
18 Ụmụ ndị ikom Kohat bụ Amram na Izha na Hibrọn na Ọziel.+ Kohat dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na atọ.