Abụ Ọma 33:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova akpaghasịwo atụmatụ nke mba dị iche iche;+O mebiwo ihe ndị dị iche iche chepụtara.+ 2 Ndị Tesalonaịka 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ ya mere Chineke ji kwe ka ọrụ njehie rute n’ebe ha nọ, ka ha wee kwere ihe bụ́ ụgha,+