Ndị Ikpe 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “‘Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel napụrụ ndị Amọraịt ala ha n’ihu ndị ya bụ́ Izrel,+ ọ bụkwa gị onwe gị ga-anapụ ha ala ha. Abụ Ọma 83:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha asịwo: “Bịanụ ka anyị kpochapụ ha ka ha ghara ịbụkwa mba,+Ka a gharakwa icheta aha Izrel ọzọ.”+
23 “‘Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke Izrel napụrụ ndị Amọraịt ala ha n’ihu ndị ya bụ́ Izrel,+ ọ bụkwa gị onwe gị ga-anapụ ha ala ha.