Jenesis 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ha merikwara ndị Horaịt+ n’ugwu ha bụ́ Sia,+ ruo El-peran,+ nke dị n’ala ịkpa. Diuterọnọmi 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu alụsola ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye unu ala ha, ọbụnadị otu ọbụ ụkwụ; n’ihi na enyewo m Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+
5 Unu alụsola ha ọgụ, n’ihi na agaghị m enye unu ala ha, ọbụnadị otu ọbụ ụkwụ; n’ihi na enyewo m Isọ Ugwu Sia ka ọ bụrụ ihe nketa ya.+