-
1 Ndị Eze 22:42Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
42 Jehọshafat dị afọ iri atọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịrị afọ iri abụọ na ise na Jeruselem; aha nne ya bụ Azuba, ada Shilhaị.
-