Diuterọnọmi 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova ga-achụsasịkwa unu n’etiti ndị dị iche iche,+ a ga-emekwa ka unu fọdụ mmadụ ole na ole+ n’etiti mba ndị Jehova ga-achụga unu.
27 Jehova ga-achụsasịkwa unu n’etiti ndị dị iche iche,+ a ga-emekwa ka unu fọdụ mmadụ ole na ole+ n’etiti mba ndị Jehova ga-achụga unu.