1 Ndị Eze 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Esa wee mee ihe ziri ezi n’anya Jehova, dị ka Devid nna nna ya.+ 2 Ihe E Mere 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee wepụ ebe ndị dị elu na ihe e ji adọba ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’obodo niile dị na Juda; alaeze ahụ wee nọrọ n’enweghị nsogbu+ mgbe ọ na-achị.
5 O wee wepụ ebe ndị dị elu na ihe e ji adọba ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ n’obodo niile dị na Juda; alaeze ahụ wee nọrọ n’enweghị nsogbu+ mgbe ọ na-achị.