Ọpụpụ 26:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Ị ga-eji eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie nakwa ezigbo eri linin a kpara akpa mee ákwà mgbochi.+ A ga-akpa cherọb na ya,+ nke onye na-akpa ihe n’ákwà ga-akpa.
31 “Ị ga-eji eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie nakwa ezigbo eri linin a kpara akpa mee ákwà mgbochi.+ A ga-akpa cherọb na ya,+ nke onye na-akpa ihe n’ákwà ga-akpa.