2 Ihe E Mere 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee jiri nke nta nke nta hapụ ụlọ Jehova bụ́ Chineke nke ndị nna nna ha wee malite ife ogwe osisi dị nsọ+ na arụsị+ ofufe, nke mere na e wesoro Juda na Jeruselem iwe n’ihi mmehie a ha mere.+ Ilu 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nwa m, ọ bụrụ na ndị mmehie anwaa ịrata gị, ekwela.+ Ilu 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Echiche ndị ezi omume bụ ikpe ziri ezi;+ nduzi ndị ajọ omume na-enye bụ aghụghọ.+ Ilu 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ya na ndị maara ihe na-eje ije ga-ama ihe,+ ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+
18 Ha wee jiri nke nta nke nta hapụ ụlọ Jehova bụ́ Chineke nke ndị nna nna ha wee malite ife ogwe osisi dị nsọ+ na arụsị+ ofufe, nke mere na e wesoro Juda na Jeruselem iwe n’ihi mmehie a ha mere.+
20 Onye ya na ndị maara ihe na-eje ije ga-ama ihe,+ ma ihe agaghị agaziri onye ya na ndị nzuzu na-emekọ ihe.+