Ọpụpụ 36:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 O wee jiri eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa mee ákwà mgbochi.+ Ọ kpara cherọb na ya, dị ka nke onye na-akpa ihe n’ákwà kpara.+
35 O wee jiri eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie na ezigbo eri linin a kpara akpa mee ákwà mgbochi.+ Ọ kpara cherọb na ya, dị ka nke onye na-akpa ihe n’ákwà kpara.+