2 Ndị Eze 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jihu wee zute ụmụnne+ Ehazaya+ bụ́ eze Juda. Mgbe ọ sịrị ha, “Ùnu bụ ole ndị?” ha sịrị: “Anyị bụ ụmụnne Ehazaya, anyị na-agbadakwa ịga mata otú ụmụ eze na ụmụ nne eze mere.”
13 Jihu wee zute ụmụnne+ Ehazaya+ bụ́ eze Juda. Mgbe ọ sịrị ha, “Ùnu bụ ole ndị?” ha sịrị: “Anyị bụ ụmụnne Ehazaya, anyị na-agbadakwa ịga mata otú ụmụ eze na ụmụ nne eze mere.”