1 Ihe E Mere 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ụmụnne ha na-esi n’obodo nta ha dị iche iche abịa, site n’oge ruo n’oge, inyere ha aka, ruo ụbọchị asaa.+ Luk 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ka ọ nọ na-arụ ọrụ dị ka onye nchụàjà n’ebe e kenyere ìgwè nke ya ọrụ+ n’ihu Chineke,
25 Ụmụnne ha na-esi n’obodo nta ha dị iche iche abịa, site n’oge ruo n’oge, inyere ha aka, ruo ụbọchị asaa.+