2 Ndị Eze 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye nchụàjà wee nye ndị isi nke ìgwè otu narị otu narị ndị nche ahụ ube na ọta ndị dị okirikiri nke Eze Devid, bụ́ ndị dị n’ụlọ Jehova.+
10 Onye nchụàjà wee nye ndị isi nke ìgwè otu narị otu narị ndị nche ahụ ube na ọta ndị dị okirikiri nke Eze Devid, bụ́ ndị dị n’ụlọ Jehova.+