Jenesis 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ebreham wee bilie n’isi ụtụtụ were achịcha na karama akpụkpọ mmiri nye Hega,+ dọkwasị ya n’ubu ya, kpọnyekwa ya nwata ahụ,+ wee chụpụ ya. O wee gawa, na-agagharị n’ala ịkpa Bia-shiba.+ 2 Samuel 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 iji wepụ alaeze n’ụlọ Sọl, meekwa ka ocheeze Devid guzosie ike ịchị Izrel na Juda malite na Dan ruo Bia-shiba.”+
14 Ebreham wee bilie n’isi ụtụtụ were achịcha na karama akpụkpọ mmiri nye Hega,+ dọkwasị ya n’ubu ya, kpọnyekwa ya nwata ahụ,+ wee chụpụ ya. O wee gawa, na-agagharị n’ala ịkpa Bia-shiba.+
10 iji wepụ alaeze n’ụlọ Sọl, meekwa ka ocheeze Devid guzosie ike ịchị Izrel na Juda malite na Dan ruo Bia-shiba.”+