2 Ndị Eze 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ka onye ọ bụla n’ime ndị nchụàjà nata ya onye ọ maara;+ ka ha rụziekwa ebe ndị gbawara agbawa n’ụlọ ahụ, n’ebe ọ bụla a hụrụ ebe gbawara agbawa.”+
5 ka onye ọ bụla n’ime ndị nchụàjà nata ya onye ọ maara;+ ka ha rụziekwa ebe ndị gbawara agbawa n’ụlọ ahụ, n’ebe ọ bụla a hụrụ ebe gbawara agbawa.”+