Luk 11:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 malite n’ọbara Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya,+ bụ́ onye e gburu n’agbata ebe ịchụàjà na ụlọ ahụ.’+ Ee, ana m asị unu, a ga-ajụta ya n’aka ọgbọ a.
51 malite n’ọbara Ebel+ ruo n’ọbara Zekaraya,+ bụ́ onye e gburu n’agbata ebe ịchụàjà na ụlọ ahụ.’+ Ee, ana m asị unu, a ga-ajụta ya n’aka ọgbọ a.