2 Ndị Eze 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O gbughịkwa ụmụ ndị ahụ gburu ya, dị ka e dere n’akwụkwọ iwu Mozis, nke Jehova nyere n’iwu, sị:+ “A gaghị egbu ndị bụ́ nna n’ihi ụmụ ha, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi nna ha; kama a ga-egbu onye nke ọ bụla n’ihi mmehie nke ya.”+
6 O gbughịkwa ụmụ ndị ahụ gburu ya, dị ka e dere n’akwụkwọ iwu Mozis, nke Jehova nyere n’iwu, sị:+ “A gaghị egbu ndị bụ́ nna n’ihi ụmụ ha, a gaghịkwa egbu ụmụ n’ihi nna ha; kama a ga-egbu onye nke ọ bụla n’ihi mmehie nke ya.”+