Obedaya 3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ mpako+ nke obi gị duhiere gị, gị onye bi n’ebe mgbaba nke nkume+ dị elu, n’ebe dị elu o bi na ya, na-asị n’obi ya, ‘Ònye ga-akwatu m n’ala?’ Ọrụ Ndịozi 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 (Ya mere, nwoke a ji ụgwọ ọrụ nke ajọ omume+ zụta+ otu ala, o bukwa ụzọ sụọ isi n’ala,+ afọ ya wee gbawaa mee mkpọtụ, eriri afọ ya niile wee wụpụta.
3 Ọ bụ mpako+ nke obi gị duhiere gị, gị onye bi n’ebe mgbaba nke nkume+ dị elu, n’ebe dị elu o bi na ya, na-asị n’obi ya, ‘Ònye ga-akwatu m n’ala?’
18 (Ya mere, nwoke a ji ụgwọ ọrụ nke ajọ omume+ zụta+ otu ala, o bukwa ụzọ sụọ isi n’ala,+ afọ ya wee gbawaa mee mkpọtụ, eriri afọ ya niile wee wụpụta.