Ọpụpụ 38:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee jiri osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ. O nwere akụkụ anọ há nhata, ọ dị kubit ise n’ogologo, kubit ise n’obosara nakwa kubit atọ n’ịdị elu.+
38 O wee jiri osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ. O nwere akụkụ anọ há nhata, ọ dị kubit ise n’ogologo, kubit ise n’obosara nakwa kubit atọ n’ịdị elu.+