Joshụa 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jọshụa na Izrel dum sikwa na Libna gaa Lekish,+ wee maa ụlọikwuu megide ya wee buso ya agha. Maịka 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Kegide ìgwè ịnyịnya n’ụgbọ, gị nwaanyị nke bi na Lekish.+ Ọ bụụrụ ada bụ́ Zayọn mmalite mmehie,+ n’ihi na ọ bụ n’ime gị ka a hụrụ nnupụisi Izrel.+
13 Kegide ìgwè ịnyịnya n’ụgbọ, gị nwaanyị nke bi na Lekish.+ Ọ bụụrụ ada bụ́ Zayọn mmalite mmehie,+ n’ihi na ọ bụ n’ime gị ka a hụrụ nnupụisi Izrel.+