2 Ndị Eze 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ dị afọ iri na isii mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri ise na abụọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Jekọlaya onye Jeruselem.
2 Ọ dị afọ iri na isii mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri ise na abụọ na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Jekọlaya onye Jeruselem.